nye ogologo anu nri! (Igbo)


8 par Curious Learning
Mar 28, 2022 Anciennes versions

À propos de nye ogologo anu nri!

Nke a bụ egwuregwu mmuta na enyere ụmụaka aka maka ị mụ agumagu!

Nye nnukwu anụ nri na akụziri nwa gi maka usọrọ nke mbido agumagu. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n’kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi a aka na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!

Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n’kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n’igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!

Nye nnukwu anụ nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Ọ bụ ndị ụlọ ọrụ CET, Apps Factory, ha na Curious Learning mepụtara ya.

--

Feed The Monster enseigne à votre enfant les bases de la lecture. Dans le jeu, les enfants collectent des œufs de monstre et leur donnent des lettres et des mots, aidant les œufs à devenir de nouveaux amis !

Les enfants apprennent à reconnaître les lettres, à épeler et à lire des mots. En jouant à ce jeu, les enfants peuvent mieux réussir à l'école et être prêts à lire des textes simples. Nous voulons préparer vos enfants à apprendre et à réussir !

Feed The Monster est 100% gratuit. Une fois installé, aucune connexion de données n'est nécessaire ! Il a été créé par les associations éducatives à but non lucratif CET, Apps Factory et Curious Learning.

Informations Jeu supplémentaires

Dernière version

8

Telechargé par

Luminita Gheorghe

Nécessite Android

Android 4.4W+

Available on

Voir plus

Use APKPure App

Get nye ogologo anu nri! old version APK for Android

Téléchargement

Use APKPure App

Get nye ogologo anu nri! old version APK for Android

Téléchargement

Des jeux comme nye ogologo anu nri!

Obtenir plus de Curious Learning

Découvrir